Ọlgbakọ ké Jizọs Kraịst
indi-EFesos 5 am 27
Ndi nile ndi kekọtara onwe-ha imegide gi n'ọnwa a gāb͕a ọtọ n'ala, bu kwa amuma n'anya-gi dika Eze Sọl bụrụ amụma n'iru Samuel na Devid n'aha Jisus, Amen.
🤣🤝🤗
1 SAMUEL 19 O we yipu uwe-nwuda-ya nile, buo amuma n'iru Samuel, nēwepu kwa uwe dina otú a ehihie na abali ahu nile. Ha we si, Sọl, ọ̀ bu kwa otu onye n'etiti ndi-amuma?
Ụmụ nna! Nke a ọ bụ ihe Baibulu kwuru?
Ụlọ ọrụ News Agency of Nigeria (NAN) na-akọ na Ọ bụ Grace, Most Rev Dr Joseph Nnonah, Archbishop Kaduna na Christ Methodist Cathedral, Jos, chiri Nwosu Bishop
# Akụkọ Pulse
enweghị ikpe ọmụma na ndụ
enweghị egwu na ọnwụ nke a bụ ike nke Kraịst n'ime m
site na mkpu nke mbụ ruo iku ume ikpeazụ Jizọs nyere m iwu ọdịnihu m
enweghị ike ala mmụọ, ọ dịghị atụmatụ mmadụ nwere ike ịnapụ m n'aka ya
ruo mgbe ọ ga-alaghachi
ma ọ bụ kpọọ m n'ụlọ ebe a
n’ike nke Kraịst ka m ga-eguzo
II(2) Timoti I(1): III(3)
Amaokwu ibu-na-uche
Ana m ekele Chineke, bụ́ onye m ji akọ na uche dị ọcha na-ejere ozi dị ka nna nna m hà mere, ebe m na-echeta gị mgbe niile n’ekpere m abalị na ehihie;
N'ihi na n'ihi iba-uba nke ikwa-iko nke nwanyi nākwa iko nke ezi omume n'anya, na nwayi-nwoke nke ndi-dibia, nke nēre mba di iche iche site n'ikwa-iko-ya nile, na ab͕uru nile site n'amoosu-ya: le, Mu nēmegide gi, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha p**a; n’ihu gị, m ga-emekwa ka ndị mba ọzọ hụ ọtọ gị, gosikwa alaeze dị iche iche ihere gị.”—Nehọm 3(III):4(IIII)-5(-).
“Anyị makwaara na anyị sitere na Chineke, ma ụwa dum na-atọgbọkwa n’ajọ omume.”—1(I) Jọn 5(-):19(=-IIII).
"Ìhè nke oriọna agaghịkwa enwu n'ime gị ọzọ ma ọlị; a gaghịkwa anụ olu nwoke na-alụ nwunye ọhụrụ na nke nwanyị a na-alụ ọhụrụ n'ime gị ma ọlị: n'ihi na ndị ahịa gị bụ ndị ukwu nke ụwa; n'ihi na site na gị. a ghọgburu mba niile.”—Mkpughe 18(=-IIII):23(==III)
🤔😭
Ekwesịrị m ịgwa gị onye ọzọ a mụrụ Disemba 25?
Buddha
Krishna
Hamis, na ọtụtụ chi ndị ọzọ. Ugbu a ha gbakwunyere Jizọs gị wee tinye ya n'akụkụ ọtụtụ chi ndị a niile na anya gị kpuru ìsì ahụghị ihe ọjọọ na nke ahụ?
Ama m na ị na-achọgharị mgbe niile, gaa n'ihu mana mara na ị naghị eme ememe Kraịst.
Ndị nwe (ndị amoosu) nke ezumike mara nke ọma.
IHE NA EME NA ỤWA TAA: Zute Mark Bryan, Ọ bụ nwoke gbara afọ 60 na-eji sket na ikiri ụkwụ na-aga ọrụ...Otu onye injinia America nwere nwa nwanyị.
😭😭😭
Ọgwụgwụ Oge
Otu esi emeso ndị mmadụ na-agbalị iweda gị ala
2, Obere Onwe Onye - Mgbe ụfọdụ ndị nwere nkwanye ugwu dị ala ga-anwa iweda ndị ọzọ ala. Ha na-eche na ha enweghị uru ya mere ha ga-ewelata ndị ọzọ. N'agbanyeghị na ọ siri ike ịghara ịla azụ, jiri okwu obiọma na ịhụnanya zaghachi. Tụtụ aka n'ihe ha mara ezigbo mma ma mee ka ha mara.
Nhọrọ na-adịghị mma - Mgbe anyị na-eme nhọrọ na-adịghị mma, anyị na-ata ahụhụ nsonaazụ ya. Ọ nwere ike isiri ike ilegharị anya wee hụ ka ndị ọzọ yiri ka ha 'nwere ya ọnụ'. Ọ bụrụ na mmadụ na-achọ iweda gị ala n’akụkụ a, gbapụta ma jụọ otú i nwere ike isi nyere ha aka.
Ịna agba kurukere na azonto gị ana-eche na ịna agba ngwọrị, ịmagh na ịna eduhie onwe gị.
😭😓
Ọ dịghị ụzọ ọzọ ma ọbu aha ọzọ dị ma ewezuga Jizọs Kraịst ya me n
Edepụtala ya na asụsụ Igbo.
Gụọ ma ghọta
Ndewo!
Ka aha Jizọs dị ukwuu ya mé n
Nke a bụ ngwụcha nke Nkpughe na olu Orodo-mbaitoli-owerri
isi abụọ malite na amaokwu nke iri na asaa ruo na amaokwu nke ikpeazụ ya nke bụ iri abụo na itolu
HALLELUYAH
Enyekwala ekwensu ụzọ na ọnwa itoolu a anyị batara na ya
Ka aha Jizọs dị ukwuu ya mé n
Anyị amalite ide akwụkwọ Nkpughe isi nke abụọ na olu Orodo-mbaitoli-owerri Imo
Nke a bụ isi nke abụọ malite na ama okwu nke mbụ ruo na nke iri na isii
Ndewo nụ
ISHI ABỤỌ 2 {II}
1(I) Degala Nmụọ-ozhi nke Nzukọ Kraịst rị na-Efesọs akwụkwọ, shị, ihe ndeina ka o kwuge, wụ onye na-egide kpakpandụ asaa ahụ n’aka-nri Ya, Onye gagharịga na ekiti ihe ịdọma-oriọnụ asaa ahụ nke eji ọla-edo mee: 2(II) Amaralam ọrụ gị nilne, na ndọgha ị dọghagaga onwe gị na ọrụ, na ndidi gị, matakwa na ga nde ọjọrọ anahụ anịịli, ị nwakwara nde kpọga onwe-mmọ nde-ozhi, ma mmọ awụhụ, gị-ana-hụ na mmọ wụ nde ufe; 3(III) I nwekwere ndidi, I bukwara ibu maka Ahụm(aham), ike agwụbehụkwa gị. 4(IIII) Ma enwerem nkeina imegide gị, na ị hapụgara ịhụn’anya ahụ I nwere na mbụsụ. 5(-) Ya mere rota nga I sh*tere daha, gị chegharịkwa, rụọ kwa ọrụ mbụsụ; ma ashị na I mehụ otu anam-abịakwute gị, agaM-ewepụgakwa ihe-ịdọma-oriọnụ gị na-ọnọdị ya, ma ashị na ichegharịhụ. 6(-I) otu oji rị, nkeina ka I nwere ị kpọga ọrụ nilne nke nde Nịkọlaịtan ụgwọ, wụ nke mị-na-onwem kpọgakwa ụgwọ. 7(-II) Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe Nmụọ-Nsọ gwaga Nzukọ Kraịst. Onye merige emeri, onye ehụ ka M’ga-ekwere ka o rie nkpụrụ shi na oshishi nke ndụ ụhụ pụta, wụ nke rị naAla-oge-ọma (paradise) nke Chukwu. 8(-III) Degagakwala Nmụọ-ozhi nke Nzukọ Kraịst rị na Smuana akwụkwọ, shị,Ihe ndeina ka okwuga, wụ onye ehụ nke wụ onye mbụsụ na onye ikpetemazụ, onye ghọrọ onye nwụrụ anwụ, na-bịa rị ndụ: 9(-IIII) Amatakwaram mkpagide gị, na ogbenye ị wụ (ma ị wụ duru-ji-akụ), na nkwutọ Chukwu nke nde shịga na mmọ wụ nde Jiu, ma mmọ awụhụ. kịta mmọ wụ ulo-ọgbakọ Setan. 10(=) Atụla ahụhụ nilne ị gaje ịhụ ụjọ: lee, ekwensu gaje ịtụba ụfọdị na ekiti nnị na-ime ulo-nkpọrọ, ka e nwe-ike nwa nnị ọnwụnwa; nnị ga-enwekwe mkpagide ụbọchị iri. Zhi onwe gị na ị wụ onye kweshịrị ntụkwasa-obi ruo ọnwụ, Agam enyekwe gị okpu-eze ehụ, wụ ndụ. 11(=I) Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe Nmụọ-Nsọ gwaga Nzukọ Kraịst. onye meriga emeriga, agahụ-emejọ ya sh*te na-ọnwụ nke abụọ ọhụ.12(=II) Degagakwala Nmụọ-ozhi nke Nzukọ Kraịst rị na Pagamọm akwụkwọ, shị,Ihe ndeina ka okwuge, wụ Onye ehụ nke nwere mm’agha rị nkọ ọhụ nke nwere ihu-abụọ: 13(=III) Amaralam nga ibi, wụ nga och’eze Setan rị: I gideshigakwa ahụm ike, Ị gọnahụhụ kwa okwukwem ọwụna na-eshi Antipas Onye-àmàm, onye nke kweshịrị ntụkwasa-obi, onye egburu na ekiti nnị, nga Setan bi. 14(=III) Ma enwerem ihe ole-na-ole imegide gị, maka I nwere na nga ahụ ụfọdị nde gideshiga ozhizhi Belam ike, wụ onye zhiga Belak ịtọsa na-ihu ụmụ Izrael ihe-ịma-na-ọnyà, ka mmọ rie ihe achụrụ n’aja nye arụshị, ka mmọ kwakwa iko. 15(= -) Otuna a’gị na onwe gị nwekwere ụfọdị nde gideshiga ozhizhi nde-Nịkọlaịtan ike otu uhu. 16(= -I) Ojiri wụrụ, chegharịa; ma ashị na ịmehụ otuna agam’abịakwute gị ọsịsọ, Agam ewurekwe mm’agha nke ọnụm buo agha megide mmọ.
ọ kacha ụtọ na asụsụ Igbo. Anyị ebịpụtala ya na asụsụ Igbo ❤️😃😀🙏😲👍
Werezie obi ụtọ gụọ ya.
Ka aha Jizọs dị ukwuu ya mé n
Anya Miri nke Iru uju dakwasịrị m na ntì, ka m na echeta oge mbụ m zutere ya (ihu abụa). Nanị ịkwa ákwá na-ihi na m na-echeta mgbe Onye-nkwusa-oziọma kwesịrị ntụkwasị obi na nzukọ nke ụtụtụ ụbọchị Shabbat ahụ agọziri agọzi, na enwe nkụda mmụọ na ishi-okwu ọ kpọrọ “Ịkwa iko n’amụpụta ịkwa ụta” (Ndi-Efesọs 5:3-6). Ihere onwe m na-eme m ugbu a, ọbụlagodi ịpụta na-ime ụlọ bụụrụ m nsogbu na-ihi ọnọdị ekwesịrị imere ebere m webara onwe m na ime ya. Ọbụlagodi ebe m nọ ugbu a abụghị ụlọ ezi-na-ụlọ m. agbaprụ m na ụlọ m hapụ nnem onye-Kraịst dara ogbonye nke di ya nwụrụ. Chaị! Nne nwanyị a nke onye-kraịst kwesiri ntụkwasị-obi, nke buru m na afọ ya ọnwa itolu. Chaị! Nnem akpatarala m gị ihe ihere na nkọcha. Mgbe ahụ na Nzukọ, abụ m onye ọrụ, na-eyi kwa uwe dị nma kwesiri nwa China-ekeh ma na akpa kwa ezi agwa na anya ndi Nzukọ-Kraịst. Ụmụnna anyị na nzukọ na akpọkarị m “Esta” maka na abụ m onye ana adọ aka na ntị nke ọma na anya ha, e nwebeghi mgbe m nọkatara kpọfụ otu ụbọchị na ihe ọbụla ana-eme na Nzukọ-Kraịst. “Aghụghọ dị njọ karịa ọnwụ” (Ilu 20:17 na Ilu 26:24-26), oge mbụ m gere ihu abụa ntị bụ ụbọchị m malitere ibi ndụ nzuzo. M na akpọchikarị ngwa-ekwentị ọbụla na-ime ekwentị m. agbadakwara m ekwentị m ka onye ọbụla hara imata mgbe mmadụ n’akpọ m na-ihi iji kpuchie nmehie m, tinyekwara, mgbe ọbụla m nụrụ ka ekwentị m na akụ, ma agbabakwa na otu akụkụ ebe zoro ezo ọchịchịrị dị zaa oku m. Nne m chọpụtara nke a mgbe ahụ, mana ekpuchiri m ya ozugbo site na-ịgwa ya na apụghị m izonarị ya ihe nzuzo ọ bụla, na ọ nweghi ọchịcha dị na-ime ọkpụga m (cup board). Ugbua gere akịkọ m, otu ihe niile siri malite. Na-uhuruchi ụbọchị mbụ(Sunday) na izu-ụka, enwetara m oku na ekwentị m, ọ bụ ihe iju anya na ọ bụ enyi nwanyị ochie m zutere na oge m lere ule Waec n’afọ gara aga. Nwatakịrị nwanyị ahụ letara m nke ọma mgbe ahụ. Mgbe ọkpọrọ m, obi tọrọ m ụtọ ịza oku ekwentị ahụ. Ya mere, ya agwa m ka m bịa soro ya nọtụ otu ọnwa. Ekwetara m m’wee gwa nne m na ndi okenye Nzukọ na m’gaje ịpụ maka obere njem. m’wee were uwe m ole na ole gawa ka m mụ na ya nọtụ. Mgbe m’garuru na ụlọ ya, o wee nabata m nke ọma. Na-izu-ụka nke abụọ mụ na ya nọrọ, ya ezi m nwanne ya nwoke mara nma nke ukwuu. Mgbe nwanne ya ahụ zutere m, o mere ka aga asị na ọ bụ nwa China-ekeh amụagharịrị ọzọ, mgbe anyị kelechara ibe anyị, anyị enyekọrịta ibe anyị akara ekwentị anyị. Na ụbọchị m’chọrọ ịla, ha nyere m ego na ihe ọma ndi ọzọ nke a mere obi ji sọ m ebe oriri nne. Kemgbe m’shi ebe ahu laa ka nwanna a malitere ịkpọ m na ekwentị na esepụghị aka, ya amalite na akpọ m ka bịa nọnyetụrụ ha na ememe ndi Nzukọ ha, ma amalite soro ya na-eje, m’ echefuo na ndi Nzukọ anyị adịghị aza oku ememe ndi nzukọ ọzọ maka ozizi ụgha. Amalitekwara m isogharị ya aga ebe ọ bụla ọkpọrọ m ruo na ogugo nke ọ bịaziri kpọ m oku nke ọṅụṅụ na nkwari na ime-ụlọ ya. Ọ bụ otu a ka m siri “gee iru-abụọ ntị” (Jemis 1:22-23) amazighi m ihe m’ga-eme, erukpuru m na-ime mmiri nke anya agụụ-ịkwa-iko ya. Mgbe m’tetara na ụtụtụ ekweghi m na ihe dị otu a mere m, nganga m abụrụ ihe si otu a laa. Ozugbo ọ bịakwutere m, o wee malite ịgwa m ka m hichaa anya mmiri m, na China-ekeh ghọtara. Amalitere m ịkwa akwa nke ukwuu, ya amalite gwawa m na ọ nwere ije-ozi nke ịkwasị nwagbọbịa ọ bụla chere na osiri ike na ime China-ekeh iko. Ozugbo o kwuru nke ahụ, ma anụ isi-okwu nke onye-oziọma ahụ ọzọ na ntị m nke n’asị “Ịkwa iko n’amụpụta ịkwa ụta” (I Ndi-Kọrịnt 6:18-20, Nkpughe 21:18 na Mak 7:20-23). Ozugbo ahụ, m’ejikere wee hapụ ya na ụlọ ya ebe ọnọ na elu akwa-ndina ya na achị m ọchị. Malite na ụbọchị ahụ, ndụ m niile agbanwe. Enweghizi m ike ịchị mmụọ nke agụụ ihe ọjọ na-ime m, a tọpụrụ ọkụ-ala-mmụọ na-elu isi m, amalitere m iso ụfọdị ndi Ụkọchukwu na ụmụnna nọ na nzukọ dị iche-iche na akwa iko, mana onweghi onye matara na-ihi na m na-eme ya na nzuzo. Emere m ya ruo ụbọchị Onye-nwe-anyị họọrọ iji ime-ọkwa mevọ m, na-ihi is’ike m nye nchegharị. Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m shipụ nwa ahụ mana ọdabaghị. Yabụ na enweghịzi m nhọrọ ọzọ karịa ịhapụ nne m wee gbaga na-ụlọ otu enyi m nwanyị m zutere na ụlọ akwụna. Ihe siri m ike, iri nri ghọrọ m nnukwu nsogbu, na-ihi nke a, mgbe ahụ enyi m ziri m onye ga achọ ịzụ nwa ahụ ma amụcha ya. Na ụbọchị ọmụmụ nwa ahụ, amụrụ m nwa ahụ na udo na ọṅụ, nwoke Ahụ kuru nwa ahụ ma nyem otu nde naịra. Mụ na enyi m nwanyị ahụ kere ego ahụ, dịka m’bu na-uche na m ga na aga na-eleta nwa ahụ mgbe ụfọdị ma ọbụ kwa-mgbe, mana ọtụrụ m n’anya nke ukwuu; ụbọchị mbụ m’kpọrọ ya na ekwentị, ya abụrụ na ọ gbanyụrụ ekwentị ya, na-ụbọchị nke abụọ ọnazighi ag’aga. Amalitere m ibe akwa wee jụọ enyi m ihe na-eme, ọ kọwaara m na nwa ahụ bụ maka iji agwọ ọgwụ ndi ndọrọ-ndọrọ ọchịchị, na nwoke ahụ bụ onye ndọrọ-ndọrọ ọchịchị. Na-iwe ahụ ma agbafuo gbalaga na akụkụ obodo nata dị na-ime obodo ahụ, mana ekwezighi igakwuru onye ọ bụla ka mụ na ya nọrọ na-ihina ahụjuru m anya. Ebe m’nọ na aga na-ụzọ ka onye-ara, ụgbọ-ala akụrụ m m’ada na ala, nke ahụ bụ ihe m nwere ike icheta. Mgbe m nwetaghachịrị onwe m, ahụrụ m nwanyị na ele m anya, ozugbo ọ hụrụ na anya m emeghela, ọ gbara ọsọ kpọọ dibịa-bekee na-elekọta m na ihe gbasara ahụ m na ụlọ-ọgwụ. Mgbe ha lekọtachara m, ahụ adị m nma na ụlọ-ọgwụ, ha wee gbapụta m, nwanyị ahụ kpọgara m na-ụlọ ezi-na-ụlọ ha na-ihi na agwara m ya na enwweghị m onye ọ bụla ga-elekọta m. Ebu m na obi m bụ ịṅụ nsi wee nwụọ. O nyere m otu ụlọ ka m nọrọ ruo mgbe ikem ga ezu oke. Na-ime otu ọnụ ụlọ ahụ, mgbe m’chetara nwa ọhụụ m’rere, nne m na ndi Nzukọ anyị m’hapụrụ gbafuo, m’ajụọ onwe m; “Gịnị ka m ji ebi ndụ”? (Ndi-Filipaị 3:10, Ndi-Kọlọsị 1:10 na Ndi-Rom 6:10,11)ọbụ otu ka m jiri kpebie iji anya mmiri kpọchie onwe m na-ime ụlọ ka m na-edegara nne m na ndi Nzukọ niile akwụkwọ ozi a, ihe m n’agabiga. Na nmehie m dowara m out m’dị ugbu a. Ya mere ana m eji ohere a n’agwa Ndi-Kraịst niile kwesịrị ntụkwasị-obi ka ha gbanarị obere olu ihu-abụọ na-ekwu okwu na-ime ha. Ka ha ghara ịdị ka m. e ji m anya mmiri dee akwụkwọ ozi a, na-ihi na dịka m’na-edecha ihe a, m’g’anụ nsi ozugbo ozugbo. Nne biko gbaghara m, agaghị m adị ndụ na akpagharị, ebe m resiri nwa m onye ọgwụ-ego. Abalị ọma!
Ihe a bụ ihe-nmụta nye onye ọ bụla nke chọrọ ịmụrụ anya ma dịkwa ndụ na-ime mmụọ.
Ya bụrụ na amatara Onye-na-ekweghị-ekwe ka onye iru-abụa; Ò kwesịrị e kwesị ka ewere iru-abụa marakwa Onye-nke-Kraịst?
NW. PRESHỊỌỤS ỊBỤCHIM IKECHUKWU
07068774524
Amen
😳😲😯 Akwụkwọ Nkpughe 1:11- 20 na olu Orodo
Anyị edechaala isi nke mbụ ya niile
Gụọ ya ma ghọta ihe akwụkwọ Nsọ na akọwa na olu Orodo
Ka aha Jizọs dị ukwuu ya mé n
😭😭😭 ka aha Jizọs dị ukwuu ya mé n
Kwadoro onwe gị maka ịgụ nke a na asụsụ Igbo.
Ị ná ege ihu abụọ ntị?
Ekpere maka Nduzi
Mmụọ Nsọ,
Ị maara obi m. Ị ghọtara ihe na -agụ m nke ukwuu, marakwa ebumnobi m niile. Ị ma m karịa ka m siri mara onwe m. Ọ nweghị ebe m ga -agbaga ịgbanahụ ọnụnọ gị, ọ nweghịkwa ihe m ga -ezonahụ Gị.
Ọ bụ ya mere, ugbu a, a na m arịọ gị ka ị nye m amamihe na nduzi gị.
Amaghị m mgbe niile ihe m ga -ekpe ekpere maka ya. Ike gwụrụ mkpụrụ obi m na ike gwụrụ m. Ọtụtụ mgbe m na -echegbu onwe m maka ịme mkpebi ziri ezi - mana achọrọ m ibi ndụ na -asọpụrụ gị.
Agbanyeghị na ọ nwere ike ịdị m ka agaghị m aga n'ihu ma ọ bụ hụ ihe dị n'ihu - Ị na -ahụ m. Ị makwa m. Biko biko duzie m. Gosi m ụzọ nke na -eduga n'ịba ụba nke ndụ, ma maa m ikpe mgbe a nwara m ịkpafu n'ebe Ị nọ.
Ka I na -edu m, weghachite m. Aga m etinye olileanya m n'ime gị oge niile n'ihi na ị maara ihe niile, na site na gị, a na -ejikọ ndụ m ọnụ. Ị bụ ike m n'oge mkpa, ma ị ghọrọla nzọpụta m.
Yabụ jide m nso, Onyenwe m, kuziere m ka m na -eje ije n'ụzọ kwesiri ọkpụkpọ oku I nyere m. Kụzie ụkwụ m ka I na -echekwa ndụ m, n'ihi na achọrọ m inye gị otuto.
N’aha Jizọs,
Amen.
Ezi izu ụka.
Nke a bụ akwụkwọ Nkpughe na olu Orodo
Anyị malitere na isi mbụ ya, site na amaokwu nke mbụ ruo na nke iri
Anyị ga na ewetara unu ya na nkebi nkebi
Udo dịrị unu
Ya-me-n
Nke a bụ ezi okwu
Jọn 3:18
Ekele dịrị nna anyị nke eluigwe maka omere ka anyị bip**a akwụkwọ ozi ọma a. Ọ bụrụ na ịchọ ịgụ akwụkwọ ma ọbu ịmara ihe dị na ime ya, biko kpọ anyị site na ákàrà ekwentị ndị ahụ nọ ebe ahụ. Hashem gọzie gị, na aha Jizọs Kraịst bụ onye nwe anyi Ya mé n
Ya mere, ọ bụ na ị maghị na anyị na-aga n’ala ịkpa iru Ala Nkwa ahụ. Onye dị njikere ibuli obe? Ndị ntorobịa anwụọla, kedụ ebe ha nọ?😭😭😭😭😭😭😭 Nna! ụmụ okorobịa ibe m ewerela ekwentị ha maka aghụghọ ịntanetị, ha jup**ara n'agụ-ịkwa iko, ikwa iko, ịṅụbiga mmanya ókè, ịgba ọtọ, nwoke inwe mmasị ná ahụ nwoke ibe ya, ịgba akwụna, mpako, amusu, mmụọ ọjọọ, nkwulu, ịdị ṅara ṅara nke onye nke Kraịst na ụdị omume rụrụ arụ niile; ha ahapụwokwa okwukwe ahụ. Onye ga-eteta ịkpọte ha? 95% nke ndi ụkọchukwu nọzi na-ego mbute, onye ka anyi ga enye 5% nke ntụkwasị obi anyị? Ndi ntorobia ndi n’enwe obi nwute nke enyere ha na aka cheghariri uche banyere mmehie ha alaghachila azu n’enweghizi ọnụnụ ọkụ na obi ilaghachi na okwukwe n’ihi na ndị ụkọchukwu ahụ nwere uchu n’aru inweta ego ma ná enwéghịzi ojuju afọ n’ozi ala-eze😭😭😭😭😭😭😭. Ọtụtụ n'ime ndị akpọrọ na-asị na a mụrụ ha ọzọ anabatala oku ha, wee meghee ụlọ ụka nke aka ha na anyaukwu, nke ha hibere ma ọ bụghị Mezaịa n'onwe Ya. Gịnị na-eme n’ezie? Anaghị m agbali ibipute ihe, ka I nwee mmasị ma ọ bụ kwuo okwu, mana Onyenweanyi tụterem taa. Ana m ajụ ajụjụ ahụ ọzọ, gịnị na-eme? Elere m anya na azụ ma ahụghị m onye ọ bụla, onye ga eso m aga na-ịkpa ? A gbahapụrụ m n'etiti enweghị nloghachi, kedu ụzọ m ga-eso?😪😪😪😪😪😪😪 Gbanwee Jerusalem oh Jehova, n'ihi na Jerusalem adawo, ònye chọpụtara nke ahụ dị ka m mere? Ebee ka ndị isi ndị agha nke Chineke nọ? M na-ekwu ka ndị ahọpụtara, pụta! Jide aka m, ka anyị gaa chọta ụmụnne anyị ndị furu efu na-ịkpa ka anyị kpọrọ ha gaa n’ala nkwa ahụ.Ọ bụ Nwanna PRECIOUS IBUCHIM IKECHUKWU dere nke a.
07068774524
Ya mere, ọ bụ na ị maghị na anyị na-aga n’ala ịkpa iru Ala Nkwa ahụ. Onye dị njikere ibuli obe? Ndị ntorobịa anwụọla, kedụ ebe ha nọ?😭😭😭😭😭😭😭 Nna! ụmụ okorobịa ibe m ewerela ekwentị ha maka aghụghọ ịntanetị, ha jup**ara n'agụ-ịkwa iko, ikwa iko, ịṅụbiga mmanya ókè, ịgba ọtọ, nwoke inwe mmasị ná ahụ nwoke ibe ya, ịgba akwụna, mpako, amusu, mmụọ ọjọọ, nkwulu, ịdị ṅara ṅara nke onye nke Kraịst na ụdị omume rụrụ arụ niile; ha ahapụwokwa okwukwe ahụ. Onye ga-eteta ịkpọte ha? 95% nke ndi ụkọchukwu nọzi na-ego mbute, onye ka anyi ga enye 5% nke ntụkwasị obi anyị? Ndi ntorobia ndi n’enwe obi nwute nke enyere ha na aka cheghariri uche banyere mmehie ha alaghachila azu n’enweghizi ọnụnụ ọkụ na obi ilaghachi na okwukwe n’ihi na ndị ụkọchukwu ahụ nwere uchu n’aru inweta ego ma ná enwéghịzi ojuju afọ n’ozi ala-eze😭😭😭😭😭😭😭. Ọtụtụ n'ime ndị akpọrọ na-asị na a mụrụ ha ọzọ anabatala oku ha, wee meghee ụlọ ụka nke aka ha na anyaukwu, nke ha hibere ma ọ bụghị Mezaịa n'onwe Ya. Gịnị na-eme n’ezie? Anaghị m agbali ibipute ihe, ka I nwee mmasị ma ọ bụ kwuo okwu, mana Onyenweanyi tụterem taa. Ana m ajụ ajụjụ ahụ ọzọ, gịnị na-eme? Elere m anya na azụ ma ahụghị m onye ọ bụla, onye ga eso m aga na-ịkpa ? A gbahapụrụ m n'etiti enweghị nloghachi, kedu ụzọ m ga-eso?😪😪😪😪😪😪😪 Gbanwee Jerusalem oh Jehova, n'ihi na Jerusalem adawo, ònye chọpụtara nke ahụ dị ka m mere? Ebee ka ndị isi ndị agha nke Chineke nọ? M na-ekwu ka ndị ahọpụtara, pụta! Jide aka m, ka anyị gaa chọta ụmụnne anyị ndị furu efu na-ịkpa ka anyị kpọrọ ha gaa n’ala nkwa ahụ.Ọ bụ Nwanna PRECIOUS IBUCHIM IKECHUKWU dere nke a.
May God make a way for you where there is no way. Your problems will turn to prosperity, story to history, mockery to merriment, sorrow to surprise, sorry to success, shame to fame, disgrace to grace, fear to faith, failure to Favour, poverty to prominent, misfortune to fortunate, lack to largest, weakness to winning, Backwardness to forwardness in Jesus mighty name I pray amen
Am happy to be here
Chukwu gọzie mmadụ nile nọ na ebe a
Click here to claim your Sponsored Listing.
Category
Telephone
Website
Address
Owerri
139 Olu Road Akwakuma
Owerri, 460108
Grace Christian Centre International Church Owerri, This is a family where God's power is real, and
Ogbosisi First Lane Along De Parish Hotel Umuonyali Mbieri
Owerri
CHURCH ACTIVITIES
Alaska Hotel By Umuoba Irete Owerri West
Owerri
Penticostal Revival ministries irete branch Church is at Alaska Hotel umuobo Irete owerri imo State.
134 Okigwe Road Imsu Junction
Owerri
Husband, Teacher, humanitarian and Counselor Marketer
Umugaa, Amaohuru Nguru, Aboh/Mbaise
Owerri
Winners Chapel Amaohuru Nguru is located within the heart of Nguru in Aboh-Mbaise. It is a place where God's hand is greatly sufficient to break yokes and set captives free through...
405 Works Layout , Off Okigwe Road By IMSU Junction
Owerri
Raising a generation whose faith is in the power of God for Global impact
Owerri
Chariots of Fire Redemption Assembly World Wide is a word based church with an Evangelical, Deliveran
1 ECWA Avenue, Off WAEC Office
Owerri
This is the official page of ECWA Aladinma, Owerri. It exist as a medium of propagating the gospel of our Lord and Saviour, Jesus Christ and as medium of building quality relations...
Eternal Sacred Order Of Cherubim And Seraphim , 32 Wetheral Road
Owerri, 234
Radio Program by Eternal Sacred Order of Cherubim and Seraphim anchored by Snr Ap John Afokwalam.