Ebube Igbo
Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Ebube Igbo, Digital creator, .
Happy Solar Return to me, Onwe m, Myself, am grateful for life 🍾
Your good wishes will be appreciated
At exact time like this sometime last year, I was pushing myself to come out from my mother's womb as I was tired of staying in there and mommy was busy crying, yes I didn't let her sleep that night, Nne m sorry but you know it was time for Odogwu to show
Tomorrow 31st May will mark my one year on earth, will be expecting your shower of love, I appreciate my mother for being strong for me!
Yea it's my birth month
31st May is the code
Na me be Okonkwo!
Am trying to arrange the house and my mother said am scattering the house, dear fans where did I go wrong 🤷
And I went to studio today with my mother, Chinaza Ada Igbo Onye egwu
We did children song today, anticipate it 😊
Having a good time with myself
My fine mother
Nne m ọma
And mama said I should keep trying sey I go get am one day
Ije Nwoke
Abụ m D**e
Odogwu anaghị ama D**e aka
Okirikiri ka ana agba ukwu ose, anaghị ari ya elu
Uhuruchi ọma nụ ndị nke m
Abụ kwa m Nwankwọ maka na amụrụ m ụbọchị Nkwọ
Ǹkwọ ọma nụ ụmụ Igbo ibe m!
Aha m bụ Ebube D**e
Igbo dị na aha m bụ maka na abụ m Nwa Igbo
Nne m bụ Chinaza Ada Igbo, ji kwa Igbo eme ọnụ, ya mere ikpọ m Ebube Igbo, aga m aza, na anyị ji Igbo aga!